Download Kamsiyochukwu mp3 and Lyrics (ka m si yo chukwu) Catholic songs

REFRAIN:
SOP: O mewo ya. Chineke m’emewo ya. Ihem yoro Ya k’Omeere mo. Kpamshiyoo! Owu onye shi m’agbal’egwu, nye Y’onyinye n’ihu ndi nke Ya? Ihem yoro Ya K’Omeere mo. Kpamshiyoo! Ma shi m’aparankwa gamani! Par’ihe onyinye gamani! Ihem yoro Ya k’Omeere mo. Kpamshiyo Chukwu!

ALTO: O mewo ya. Chu-kwu emewo ya. Ihem yoro Ya k’Omeere mo. Kpamshiyoo! Chukwu meere kpamshiyoo Eh! Obi asogbue mo, Eh! Ihem yoro Ya k’Omeere mo.Kpamshiyoo! Shimapara nkwa gamani! Par’ihe onyinye gamani! Ihem yoro Ya k’Omeere mo Kpamshiyo Chukwu!


TENOR: O mewo ya. Mezhimacha ya! ---- Onye ri a Gi? I ma n’obi n’eme m sori sori? Eh! Obi asogbue mo! Nara Ezhi Chukwu oma. Onye ri a Gi?-- Shim’agbar’egwu! Shim’agbara nkwa! Shim’agumarani Y’uri wee gamani! Ezhi Chukwu oma. Onye ri a Gi? yo Chukwu!


BASS: Kpamshi yoo Nna. Eh! Kpamshiyo Chukwu! Chinek’emeworo m ihe m yoro Ya. Soro m nuria! I ma n’obi n’eme m sori sori? Eh! Obi asogbue mo! Chinek’emeworo m ihe m yoro Ya kpamshiyoo. Shim’agbaregwu! Shimagbar’ankwa gamani! Parihe onyinye gamani! Chinek’emeworo m ihe m yoro Ya. Kpamshiyoo, yo Chukwu!

VERSES: 1. SOP: Ima shi apaliela m’anya m’elu, nwanne, lee ugwu nile! O lee’be? O lee’b’inye aka m g’ishi bia? M’egbuen’ikpere n’ala kpema n’ekpere, yomani Chukwu. Chi m mekwaranu kpamshi yoo. Kpamshiyo Chukwu!

ALTO: ------------------------------------------------------------------ O lee’be? O lee’b’inye aka m g’ishi bia? M’egbuen’ikpere n’ala kpema n’ekpere, yomani Chukwu. Chi m mekwaranu kpamshi yoo. Kpamshiyo Chukwu!

TENOR: ------------------------------------------------------------------------------------------ ------ Um’uwa unu na makwranani. Eh! Ihe Chi m kwadoro mo? Kpam shi yo Chukwu. Kpamshi yo Chukwu!

Download ka m si yoo chukwu audio mp3

Post a Comment

Comment Here by clicking below link

Previous Post Next Post

Comments